Victoria Jackson

Victoria Jackson

Igbo Language Instructor
Victoria Jackson

Aham bụ Victoria Chinyere Ekechukwu Jackson. A mụrụm na Akokwa, Ideato LGA, Imo State, Nigeria. Nnem na Nnam bu Christians. Enwerem ụmụnne ise. Ụmụ nwanyi atọ, nakwa ụmụ nwoke abụo. Chukwu gọzirim, o nyere m ezigbo di, nakwa ụmụ anọ. Igụ akwụkwọ, I gee na igba egwụ nakwa iga obodo di iche iche na amasim. A hụrụm omenala na asụsụ igbo n’anya nke ukwu. Ọ na amasim n’ enye kwa obi ụtọ mgbe obuna m na akụzi asụsụ igbo. Ka emesia nu!

Contact Information

African Language Program Directory